Umu Chineke – Freke Umoh

 

 

CHORUS

Umu Chineke Eh
Umu Chineke Eh
Umu Chineke Eh
Umu Chineke Eh

K’anyi ga na church k’anyi gwu egwu
(Let’s go to church and dance)
K’anyi ga na church k’anyi to ya
(Let’s go to church and praise Him)
K’anyi ga na church ka igwu egwu
(Let’s go to church and dance)
K’anyi ga na Church (2x)
(Let’s go to church)

K’anyi ga na Church ja ya mma
(Let go to church and rejoice)
K’anyi ga na church k’anyi gwu egwu(2x)
(Let’s go to church and dance)
K’anyi ga na church k’anyi to ya
(Let’s go to church and praise Him)

Imara na Jesus bu eze meya, onyeoma(4x)
(If you know that Jesus is King, make Him known, the one who is good!)

VERSE

Ogologomma
Ogologo mma agha
(Mighty weapon of war)
Onye nememma aka nogworia
(The one who does good and the hand that heals)
Ebube dike n’agha
(Might man of war)
Onyekeruwa anya n’eluwa
(The Creator and the one the sees the whole world)
Lekwe ikperem n’ala
(My knees are on the ground for you)
I just want to give you praise
I just want to lift your name higher.

PRE-CHORUS

Ngwa nu K’anyi bulie y’elu(3x)
(Let’s lift Him up)
Ngwa nu bulie ya n’elu now
(Lift Him up now)
Ngwa nu K’anyi bulie y’elu(3x)
(Let’s lift Him up)
Ngwa nu bulie ya n’elu now
(Lift Him up now)

CHORUS

Umu chineke (9x)
Hayy!
K’anyi ga na church k’anyi gwu egwu
K’anyi ga na church k’anyi to ya
K’anyi ga na church ka igwu egwu
K’anyi ga na Church(2x)
K’anyi ga na Church ja ya mma
K’anyi ga na church k’anyi gwu egwu(2x)
K’anyi ga na church k’anyi to ya

I was glad when they said
Let us go to the house
Of my Father.
I was glad when they said
Let us go to the house
Of the Lord my God
Let’s go.

Top